ego
Ọdịdị
ego
Nkọwa
[dezie]
Ego bụ ihe eji azukọrịta ahịa. Onwere ike ịdị na ụdị akwụkwọ maọbụ na ụdị obere igwe. Ejikwe ya akwụ mmadu ụgwọ
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmumaatụ
[dezie]- Obi ji nnukwu ego zụọ akwa ya.(Nnewi, Awka, Onitsha)
- Ego ole? (Owerri)
- Onye nyere gị ego? (Nsukka)
- Ne me okpogho. (Abrịba)
- Okpogho nna m nyere m dị igbidi. (Afikpo)
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]- ego→ Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
- ego→ Imo(Owerri)
- ego→ Enugu(Nsukka)
- okpogho→ Abia(Abrịba)
- okpogho → Ebonyi(Afikpo)